Acts 20:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
E tinyere ọkụ nꞌọtụtụ oriọna nke nyere ìhè nꞌụlọ ahụ anyị nọ na-ezukọ.
Igbo 2006
Ọtutu ọku-ọwa di kwa n'ime-ulo nke di n'elu ulo, ebe ayi zukọrọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ oriọna dịkwa nʼime ọnụụlọ ahụ dị nʼụlọ elu ebe anyị zukọrọ.