Acts 21:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe anyị nọrọ ọtụtụ ụbọchị, otu nwoke a na-akpọ Agabọs onye nwekwara onyinye ibu amụma, sitere Judia bata.
Igbo 2006
Mb͕e ayi nānọgide n'ebe ahu ọtutu ubọchi, otù onye-amuma, aha-ya bu Agabọs, we si na Judia ridata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị nọrọ ọtụtụ ụbọchị nʼebe ahụ, ka otu onye amụma a na-akpọ Agabọs, si Judịa bata.