Acts 21:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe mmadụ nile nụrụ nke a, ndị kwere ekwe bi na Sizeria na ndị ya na ha so na-ejegharị rịọrọ Pọl ka ọ kwụsị ịga Jerusalem.
Igbo 2006
Mb͕e ayi nuru ihe ndia, ayi we riọ ya, ma ayi onwe-ayi ma ndi ebe ahu, ka ọ ghara irigoro Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị nụrụ nke a, anyị na ndị niile nọ nʼebe ahụ rịọrọ Pọl ka ọ ghara ịga Jerusalem.