Acts 21:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ ndị kwere ekwe bi na Sizaria sooro anyị, duru anyị rute nꞌụlọ Mnasin, onye anyị ga-anọ nꞌụlọ ya. Mnasin onye Saiprọs bụ otu nꞌime ndị mbụ kweere na Jisọs. Ọ nabatara anyị nke ọma.
Igbo 2006
Ufọdu nime ndi nēso uzọ Jisus si na Sisaria so kwa ayi je, nēkuru otù Neson onye Saiprọs, onye sitere na mbu nēso uzọ Jisus, onye ayi gānọ n'ulo-ya dika ndi-ọbìa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ahụ ndị nọ na Sizaria, duuru anyị gaa, ha kpọruru anyị nʼụlọ Mnasin, onye Saiprọs ebe anyị ga-anọ dịka ọbịa, onye sitere na mbụ bụrụ onye na-eso ụzọ ahụ.