Acts 21:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nile kwere ekwe bi na Jerusalem jikwa obi ụtọ nabata anyị.
Igbo 2006
Mb͕e ayi ruru Jerusalem, umu-nna-ayi nime Kraist we were ọṅù nara ayi nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị rutere Jerusalem, ndị ụmụnna jiri obi ụtọ nabata anyị.