Acts 21:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụbọchị nke abụọ, Pọl duuru anyị mee ka anyị zute Jemes, na ndị okenye nzukọ Kraịst nọ na Jerusalem.
Igbo 2006
N'ubọchi soni Pọl soro ayi bakuru Jemes; ndi-okenye nile nọ kwa n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị nke so ya, anyị na Pọl gara ileta Jemis, ndị okenye niile nọkwa nʼebe ahụ.