Acts 21:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe anyị keletasịrị ekele, Pọl kọọrọ ha ọtụtụ akụkọ, banyere ihe Chineke jiri ya rụọ nꞌetiti ndị mba ọzọ.
Igbo 2006
Mb͕e ọ kelerisi ha, o we kọ akukọ ihe nile n'otù n'otù nke Chineke lururi n'etiti ndi mba ọzọ site n'ije-ozi-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kelechara ha, ọ kọọrọ ha nʼotu nʼotu, ihe niile Chineke rụrụ nʼetiti ndị mba ọzọ site nʼije ozi ya.