Acts 21:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe ahụ, anyị banyere ụgbọ mmiri na-aga Siria na akụkụ obodo ndị Fonisia.
Igbo 2006
ebe ayi huru ub͕o nke nāgabiga ofè Finisia, ayi we ba nime ya, we nupu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị hụrụ ụgbọ mmiri na-aga Fonisia, anyị banyere nʼime ya kwọpụ.