Acts 21:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gịnị ka anyị ga-eme ugbu a? O doro anya na ha ga-amata na ị bịara.
Igbo 2006
Ọ̀ bu gini kwa? ha aghaghi inu na i biawo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ka anyị ga-eme ugbu a? O doro anya na ha ga-amata na ị bịara nʼebe a.