Acts 21:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ntụpụta anyị bụ ka ị kpọrọ mmadụ anọ ndị a kwere Chineke nkwa.
Igbo 2006
Ya mere, me nka nke ayi nāsi gi: Ayi nwere ndikom anọ ndi nkwa ha kwere Chineke di n'isi-ha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya bụ, jisie ike mee ihe anyị ga-agwa gị ugbu a. Anyị nwere mmadụ anọ nʼebe a, ndị nọ na nkwa ha kwere Chineke.