Acts 21:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha kwuru nke a nꞌihi na ha hụrụ Pọl na Trofimọs onye Efesọs, bụ onye a na-ebighị ugwu nꞌime obodo Jerusalem. Ha chere na Pọl kpọbatara ya nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ.
Igbo 2006
N'ihi na ha buri uzọ hu ya na Trọfimọs onye Efesọs n'obodo, onye ha nēchè na Pọl dubatarari n'ulo uku Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Nʼihi na ha ebula ụzọ hụ ya na Trofimọs onye Efesọs nʼime obodo, ha chere na Pọl kpọbatara ya nʼụlọnsọ ukwu ahụ.)