Acts 21:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Igwe mmadụ ahụ na-achọ ụzọ ha ga-esi gbuo Pọl mgbe ozi ruru ọchịagha ndị Rom ntị na Jerusalem nile nọ nꞌaghara.
Igbo 2006
Mb͕e ha nāchọ uzọ ib͕u ya, akukọ we rigo rue nti onye-isi-ọchi-agha nke òtù ndi-agha, na Jerusalem dum nāb͕a aghara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-achọ igbu ya, ozi ruru ọchịagha ntị na Jerusalem niile nọ nʼọgbaaghara.