Acts 21:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu mgbe ahụ ọchịagha ahụ duuru ụfọdụ ndị isi agha ya na ndị agha ya mee ngwangwa bịaruo nꞌebe igwe mmadụ ahụ nọ. Mgbe igwe mmadụ ahụ hụrụ ndị agha ka ha na-abịa, ha kwụsịrị iti Pọl ihe.
Igbo 2006
Ngwa ngwa o we chiri ndi-agha na ndi-ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, we b͕adakwasi ha: mb͕e ha huru onye-isi-ọchi-agha na ndi-agha, ha we rapu iti Pọl ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu mgbe ahụ o duuru ụfọdụ ndịisi agha ya na ndị agha ya mee ngwangwa bịaruo nʼebe ha nọ. Mgbe ha hụrụ ndị agha ka ha na-abịa, ha kwụsịrị iti Pọl ihe.