Acts 21:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọchịagha ahụ jidere Pọl, nye ndị agha ya ike ka ha kee ya agbụ nke ọma. Mgbe ahụ ọ jụrụ ajụjụ sị, “Onye bụ nwoke a? Gịnị ka o mere?”
Igbo 2006
Mb͕e ahu onye-isi-ọchi-agha biaruru nso, jide ya, si ka ewere nkpọrọ abua ke ya; ọ ju-kwa-ra onye ọ bu, na ihe o mereri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọchịagha ahụ bịara jide ya, nye iwu ka e were ụdọ igwe abụọ kee ya agbụ, ọ jụkwara onye ọ bụ na ihe o mere.