Acts 21:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha na-eru nꞌụlọ elu ahụ, igwe mmadụ ahụ gbalịrị nke ukwuu igbu Pọl, ma ndị agha ahụ buuru ya tụkwasị ya nꞌubu ha, gbochie ihe ọjọọ ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e o ruru n'elu ihe eji arigo, o rue na ndi-agha buru ya n'ihi ihe-ike nke ìgwè madu ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o rutere na mgbagolite ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ndị agha bulitere ya elu nʼihi ọgbaaghara igwe ndị mmadụ dị ukwuu.