Acts 21:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Igwe mmadụ ahụ so ha nọ na-eti mkpu na-asị, “Wepụnụ ndụ ya! Wepụnụ ndụ ya!”
Igbo 2006
n'ihi na ọra ndi-Ju nēso n'azu, nēti nkpu, si, Wepu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ ahụ so ha nọ na-eti mkpu, “Wepụnụ ya! Wepụnụ ya!”
Recommended Reading