Acts 21:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha chọrọ iduba Pọl nꞌime ogige ahụ, ọ gwara ọchịagha ahụ okwu sị, “Ì nwere ike inye m ohere nta ịgwa gị okwu?”
Igbo 2006
Mb͕e agaje ikubà Pọl nime ulo ndi- agha, ọ si onye-isi-ọchi-agha, Ì gēkwe ka m'gwa gi okwu? O we si, Ì mara asusu Grik?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha chọrọ iduba Pọl nʼime ogige ahụ, ọ sịrị ọchịagha ahụ, “Ị ga-ekwe ka m gwa gị okwu?” Ọ sịrị, “I maara asụ asụsụ ndị Griik?