Acts 21:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ị̀ maara asụ asụsụ ndị Griik?” Ka ọchịagha ahụ jụrụ ya. “Ị̀ bụghị onye Ijipti ahụ bidoro ọgba aghara afọ ole na ole gara aga. Onye duuru puku ndị ogbu mmadụ anọ gbalaa nꞌozara?”
Igbo 2006
Gì onwe-gi abughi kwa onye Ijipt ahu, onye mb͕e ubọchi ndia akērughi kpaliri nnù ndikom iri ahu n'etiti Ndi-ob͕u-madu, dupu kwa ha ba nime ọhia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ pụtara na ị bụghị onye Ijipt ahụ malitere ọgbaaghara ma duuru puku ndị ogbu mmadụ anọ gbalaa nʼọzara?”