Acts 21:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“É,è!” ka Pọl zaghachiri. “Abụ m onye Juu si Tasọs, obodo dị na Silisia, nke bụ oke obodo. Biko ka m gwa ndị a okwu ntakịrị.”
Igbo 2006
Ma Pọl siri, Mu onwem bu onye-Ju, nke Tasọs nime Silisia, onye amuru n'obodo amara aha-ya: ariọkwam i, kwe ka m'gwa ndi-Ju okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pọl sịrị, “Abụ m onye Juu si Tasọs, obodo dị na Silisia, nwa afọ oke obodo amara aha ya. Biko, kwee ka m gwa ndị mmadụ okwu.”