Acts 21:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị banyere nꞌime obodo Taịa, hụ ndị kwere ekwe, nọnyere ha otu izu ụka. Ma ụmụ Chineke a dọrọ Pọl aka na ntị dị ka Mmụọ Nsọ Chineke kpugheere ha ka ọ ghara ịga Jerusalem.
Igbo 2006
Mb͕e ayi chọtasiri ndi nēso uzọ Jisus, ayi we nọgide n'ebe ahu ubọchi asa: ndi ahu we gwa Pọl site na Mọ Nsọ, ka ọ ghara izọbà ukwu na Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị chọtara ndị na-eso ụzọ ahụ, anyị nọnyere ha abalị asaa. Ha gwara Pọl site nʼike nke Mmụọ Nsọ, ka ọ ghara ịga Jerusalem.