Acts 21:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe anyị hapụrụ Taịa, anyị kwụsịrị na Tolomas. Nꞌebe a anyị kelekwara ndị kwere ekwe nọ nꞌime obodo a, nọnyere ha nanị otu ụbọchị.
Igbo 2006
Mb͕e ayi onwe-ayi jedebesiri ije-ayi n'ub͕ọ site na Taia, ayi we rue Tọlemais; ayi we kele umu-nna nime Kraist, ayi na ha we nọgide otù ubọchi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị hapụrụ Taịa, anyị kwụsịrị na Tolomas. Nʼebe a anyị kelekwara ndị kwere ekwe nọ nʼime obodo a, nọnyere ha naanị otu ụbọchị.