Acts 22:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Enweghị m ike ịhụ ụzọ nꞌihi ìhè ahu chachiri m anya. Ya mere ndị mụ na ha so sekpụụrụ m nꞌaka bata na Damaskọs.
Igbo 2006
Mb͕e m'nāhughi uzọ site ebube ìhè ahu, ndi mu na ha nọ we jidem n'aka durum, m'we ba na Damaskọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na-enweghị m ike ịhụ ụzọ nʼihi ebube ìhè ahụ chachiri m anya. Ya mere ndị mụ na ha so sekpụụrụ m nʼaka bata na Damaskọs.