Acts 22:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nꞌebe ahụ ka Ananayas bi, bụ onye anyị pụrụ ịgụ nꞌọnye ezi omume nꞌihi idebe iwu. O nwekwara ọgbụgba ama dị ukwuu site nꞌọnụ ndị Juu bi na Damaskọs.
Igbo 2006
Otù onye, bú Ananaias, nwoke nke nātu egwu Chineke dika iwu-ayi si di, onye ndi-Ju nile bi n'ebe ahu b͕ara ezi àmà,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼebe ahụ ka Ananayas bi, bụ onye anyị pụrụ ịgụ nʼonye ezi omume nʼihi idebe iwu. O nwekwara ọgbụgba ama dị mma site nʼọnụ ndị Juu bi nʼebe ahụ.