Acts 22:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa ya bịakwutere m. O guzoro nꞌakụkụ m kwuo okwu sị, ‘Nwanna anyị Sọl, hụụ ụzọ!’ Otu mgbe ahụ enwetara m ike ịhụkwa ụzọ ọzọ.
Igbo 2006
o we biakutem, guzo n'akukum, sim, Sọl, nwa-nnam, ka eme ka i hu uzọ. N'otù oge hour ahu ewe me ka mu onwem hu uzọ, m'we le ya anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bịakwutere m, guzoro nʼakụkụ m sị, ‘Nwanna anyị Sọl, ka emee ka ị hụ ụzọ!’ Otu mgbe ahụ, e nwetara m ike ịhụ ụzọ, m hụkwara ya.