Acts 22:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A kpọpụtara gị ka i were okwu ya na-enye ndụ gaa ebe nile, gbaakwa ama banyere ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.
Igbo 2006
N'ihi na i gāburu Ya onye-àmà n'ebe madu nile nọ nke ihe nile i huworo nu kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị ga-abụ onyeama ya nye ndị niile banyere ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.