Acts 22:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Alọghachikwara m na Jerusalem. Ma mgbe m nọ na-ekpe ekpere nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ otu ụbọchị ahụrụ Onyenwe anyị nꞌime ọhụ. Ọ gwara m sị,
Igbo 2006
O we rue, mb͕e m'laghachisiri na Jerusalem, mb͕e m'nēkpe kwa ekpere n'ulo uku Chineke, na ihe di ka inyoghi biaram n'anya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe m lọghachikwara na Jerusalem, nọrọ na-ekpe ekpere nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ahụrụ m ọhụ,