Acts 22:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
‘Mee ngwa! Hapụ Jerusalem, nꞌihi na ndị bi nꞌala a agaghị anara ọgbụgba ama gị banyere okwu m.’
Igbo 2006
m'we hu Ya ka Ọ nāsim, Me ngwa, si na Jerusalem pua ọsọsọ: n'ihi na ha agaghi-anara àmà bayerem n'aka-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ebe ọ na-agwa m, ‘Mee ngwa! Hapụ Jerusalem, nʼihi na ndị bi nʼala a agaghị anara ọgbụgba ama gị banyere m.’