Acts 22:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma Onyenwe anyị gwara m sị, ‘Hapụ Jerusalem! Nꞌihi na aga m ezipụ gị ebe dị anya ijekwuru ndị mba ọzọ!’ ”
Igbo 2006
O we sim, Ga ije-gi: n'ihi na Mu onwem gēsi n'ebe a zipu gi jekuru ndi mba ọzọ n'ebe di anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ, ọ sịrị m, ‘Gawa; nʼihi na aga m ezipu gị ebe dị anya ijekwuru ndị mba ọzọ.’  ”