Acts 22:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha tiri mkpu akwa, na-atụli uwe mgbokwasị ha elu, na-achịlikwa aja nꞌala na-efesasị ya ebe nile igosi na iwe dị ukwuu na-ewe ha.
Igbo 2006
Mb͕e ha nēti nkpu, nēyipu kwa uwe-ha, nēkpoli kwa àjà elu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tiri mkpu na-atụli uwe mgbokwasị ha elu, na-achilikwa aja nʼala na-efesasị ya ebe niile,