Acts 22:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọchịagha a mere ngwangwa bịakwute Pọl jụọ ya sị, “Gwa m, ị bụ onye Rom?” Pọl zara ya sị, “Ee, agụgọ adịghị ya.”
Igbo 2006
Onye-isi-ọchi-agha ahu we biakute ya, si ya, Gwam, gì onwe-gi bu onye Rom? Ọ si, E.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọchịagha ahụ bịakwutere sị ya, “Gwa m, ị bụ onye Rom?” Ọ sịrị, “E.”