Acts 22:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị agha ahụ chọrọ ịpịa ya ihe mere ngwangwa gbapụ mgbe ha nụrụ na Pọl bụ nwa diala Rom. Egwu tụkwara ọchịagha nꞌonwe ya nꞌihi na ọ bụ ya nyere iwu ka e kee ya eriri.
Igbo 2006
Ya mere ndi gaje ichọputa isi okwu n'ọnu-ya si n'ebe ọ nọ pua ngwa ngwa: onye-isi-ọchi-agha we tu kwa egwu, mb͕e ọ matara na ọ bu onye Rom, na n'ihi na o kere ya-ri ab͕u.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahụ chọrọ ịgba ya ajụjụ ọnụ mere ngwangwa wezuga onwe ha. Egwu tụkwara ọchịagha nʼonwe ya mgbe ọ matara na ọ bụ nwa afọ Rom, nʼihi na o keela ya rịị agbụ na mbụ.