Acts 22:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“ ‘Ònye ka ị bụ Onyenwe m?’ Ka m jụrụ. Olu ahụ zara sị m, ‘Abụ m Jisọs onye Nazaret onye ị na-esogbu.’
Igbo 2006
Mu onwem we za, si, Ì bu onye, Onye-nwe-ayi? O we sim, Mu onwem bu Jisus Onye Nazaret, Onye gi onwe-gi nēsob͕u.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Onye ka ị bụ Onyenwe m?’ Ka m jụrụ. “Ọ sịrị m, ‘Abụ m Jisọs onye Nazaret onye ị na-akpagbu.’