Acts 23:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌechi ya ụfọdụ ndị Juu zukọtara gbaa izu na ha agaghị eri nri ma ọ bụ ṅụọ ihe ọ bụla tutuu ruo mgbe ha gburu Pọl.
Igbo 2006
Mb͕e chi-ya bọrọ, ndi-Ju ufọdu we kekọta onwe-ha n'otù, me kwa onwe-ha ka ha buru anathema, si na ha agaghi-eri ihe ma-ọbu iṅu ihe rue mb͕e ha gēb͕uwori Pọl.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ echi ya ụfọdụ ndị Juu zukọtara gbaa izu, ṅụọkwa iyi na ha agaghị eri nri maọbụ ṅụọ ihe ọbụla tutu ruo mgbe ha gburu Pọl.