Acts 23:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ha jekwuuru ndị isi nchụaja kọọrọ ha ihe ha na-ezube ime. Ha gwara ha sị, “Anyị kwekọtara ịhapụ iri ma ọ bụ ịnụ ihe ọ bụla tutuu ruo mgbe anyị gburu Pọl.
Igbo 2006
Ndi ahu we biakute ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye, si, Ayi ji anathema me onwe-ayi ka ayi buru anathema, na ayi agaghi-edetu ihe ọ bula ọnu rue mb͕e ayi gēb͕uwori Pọl.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jekwuuru ndịisi nchụaja ha na ndị okenye, sị ha, “Anyị kwekọtara ịhapụ iri maọbụ ịṅụ ihe ọbụla tutu ruo mgbe anyị gburu Pọl.