Acts 23:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nwa nwanne Pọl nụrụ maka izuzu ọjọọ a. Ọ bịakwara nꞌebe e dotere Pọl kọọrọ Pọl.
Igbo 2006
Ma nwa nke nwa-nne-nwanyi Pọl nuru na ha nēche inwude ya, o we bia ba n'ulo ndi-agha ahu, kọrọ Pọl.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwa nwanne nwanyị Pọl nụrụ maka izuzu ọjọọ a. Ọ banyere nʼogige ndị agha kọọrọ Pọl.