Acts 23:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwoke a kpọọrọ nwanta ahụ jekwuru ọchịagha gwa ya sị, “Pọl kpọrọ m rịọ m ka m kpọtara gị nwanta a nꞌihi na o nwere ihe ọ chọrọ ịgwa gị.”
Igbo 2006
Ya mere o kuru ya, duru ya jekuru onye-isi-ọchi-agha, si, Pọl onye-nkpọrọ kpọrọm jekuru ya, we kperem ka m'dutara gi okorọbia nka, ebe ọ nwere okwu igwa gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kpọọrọ ya jekwuru onyeisi agha, sị. “Pọl, onye mkpọrọ, kpọrọ m rịọ m ka m kpọtara gị nwokorobịa a nʼihi na o nwere ihe ọ chọrọ ịgwa gị.”