Acts 23:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi okwu a o kwuru, Ananayas onyeisi nchụaja nyere iwu ka ndị nọ Pọl nso pịa ya aka nꞌọnụ.
Igbo 2006
Onye-isi-nchu-àjà, bú Ananaias, we gwa ndi guzoro ya nso ka ha tie ya aka n'ọnu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere, Ananayas onyeisi nchụaja nyere iwu ka ndị nọ ya nso tie ya aka nʼọnụ.