Acts 23:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwanta ahụ sịrị, “Echi na-abịa abịa, ndị Juu ga-agwa gị ka ị kpọpụtara Pọl nꞌụlọ ikpe. Ha ga-eme dị ka ha nwere ihe dị mkpa ha chọrọ ịjụta ya.
Igbo 2006
Ọ si, Ndi-Ju kwekọrọ ọnu ikpere gi ka i kuda Pọl echi jekuru nnọkọ-ikpé-ha, dika i gaje ijuta ihe bayere ya nke-ọma kari.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, “Ndị Juu ụfọdụ ekwekọrịtala ịrịọ gị ka ị kpọpụta Pọl echi na nzukọ ụlọ ikpe. Ha ga-eme dịka ha nwere ihe dị mkpa ha chọrọ ịjụta ya.