Acts 23:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọchịagha ahụ gwara nwanta ahụ okwu sị, “Emekwala ka onye ọ bụla mata na ị bịara gwa m ihe dị otu a.”
Igbo 2006
Ya mere onye-isi-ọchi-agha zilagara nwa-okorọbia ahu, nēnye ya iwu, si, Agwala onye ọ bula na i gosirim ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọchịagha ahụ zilagara nwokorobịa ahụ site nʼinye ya iwu, “Emekwala ka onye ọbụla mata na ị bịara gwa m ihe dị otu a.”