Acts 23:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Gaanụ jikere narị ndị agha abụọ. Ndị a ga-aga Sizaria nꞌelekere toolu nke abalị a. Họpụtakwa narị ndị na-ama ube abụọ na iri ndị na-agba inyinya asaa. Nyekwa Pọl inyinya nke ọ ga-agba, ma mee ka o rute nꞌebe Feliks onye na-achị akụkụ a nọ nꞌudo.”
Igbo 2006
ọ gwa-kwa-ra ha ka ha chita anu-ulo, ka ha we dọkwasi Pọl n'elu ha, debe kwa ya nke-ọma rue mb͕e ha gābiakute Filiks, bú onye-isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nyekwa Pọl ịnyịnya nke ọ ga-agba, ka e nwee ike duru ya gakwuru Feliks bụ gọvanọ nʼudo.”