Acts 23:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọchịagha ahụ deere Feliks akwụkwọ sị ya,
Igbo 2006
O we de akwukwọ-ozi nke yiri nka:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O dere akwụkwọ nʼolu dị otu a: