Acts 23:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ndị Juu jidere nwoke a chọọ igbu ya. Ma egbochiri m nke a mgbe m zipụrụ ndị agha ka ha napụta ya. Ahụkwara m na ọ bụ onye Rom.
Igbo 2006
Ndi-Ju jidere nwoke a, ha gaje kwa ib͕u ya, mb͕e mu na ndi-agha biakwasiri ha, weputa ya n'aka-ha, ebe m'nutasiri na ọ bu onye Rom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu jidere nwoke a chọọ igbu ya, ma mgbe m nụrụ na ọ bụ onye Rom, mụ na ndị agha m bịara napụta ya nʼaka ha.