Acts 23:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Achọrọ m ịmata ebubo ha ga-ebo ya, nꞌihi ya eduuru m ya gaa nꞌọgbakọ ha ka ha tụọ ya mmehie ya nꞌihu.
Igbo 2006
Ebe m'zubere imazu ihe mere ha ji bo ya ebubo, m'we kudata ya na nnọkọ-ikpé-ha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọrọ m ịmata ihe mere ha ji ebo ya ebubo, nʼihi ya eduuru m ya gaa nʼọgbakọ ndị okenye ha.