Acts 23:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma na-atụfughị mgbe achọpụtara m na ọ bụ ihe banyere okwukwe ndị Juu. Nꞌeziokwu o nweghị ihe ọ bụla kwesịrị mkpọrọ ma ọ bụ onwụ nꞌime ya.
Igbo 2006
onye m'huru na anēbo ya ebubo bayere ajuju di iche iche nke iwu-ha, ma o nweghi ihe eboro ya kwesiri ọnwu ma-ọbu ab͕u.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma achọpụtara m na ọ bụ ihe banyere iwu ha. Nʼeziokwu, o nweghị ihe ọbụla kwesiri iji tụọ ya mkpọrọ maọbụ ọnwụ nʼime ebubo ahụ.