Acts 23:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Pọl, na-atụghị ụjọ, gwara Ananayas okwu sị, “Otu a ka Chineke ga-esi pịa gị aka nꞌọnụ, gị onye dị ka mgbidi e tere nzu. Ụdị onye ikpe dị aṅaa ka ị bụ i ji na-emebi iwu nꞌonwe gị site nꞌinye iwu ka e si otu a tie m ihe?”
Igbo 2006
Mb͕e ahu Pọl siri ya, Chineke gaje iti gi aka, gi mb͕idi etere nzu: gì onwe-gi nānọdu kwa ala ikpem ikpé dika iwu-ayi si di, i we kwue ka etiem aka n'uzọ megidere iwu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl, sịrị ya, “Otu a ka Chineke ga-esi tie gị, gị mgbidi e tere nzu. Ụdị onye ikpe dị aṅaa ka ị bụ i ji na-emebi iwu nʼonwe gị site nʼinye iwu ka e si otu a tie m ihe?”