Acts 23:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụtụtụ echi ya ndị agha ji ụkwụ lọghachiri Jerusalem, ma ndị na-agba inyinya duuru Pọl bata Sizaria.
Igbo 2006
Ma n'echi-ya ha rapuru ndi-inyinya ka ha so ya je, ha we laghachi n'ulo ndi-agha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, ha hapụrụ ya na ndị na-agba nʼelu ịnyịnya ka ha duru ya gawa, ebe ha laghachiri nʼogige ndị agha.