Acts 23:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha duuru Pọl jekwuru Feliks onyeisi obodo ahụ. Mgbe ha rutere ha nyekwara Feliks akwụkwọ ahụ Lisias dere.
Igbo 2006
mb͕e ndi ahu biaruru Sisaria, nye kwa onye-isi akwukwọ-ozi ahu, ha we che kwa Pọl n'iru ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịarutere Sizaria, ha nyere onyeisi obodo ahụ akwụkwọ ozi, ma kpọnyekwa ya Pọl.