Acts 23:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Feliks gụrụ akwụkwọ ahụ jụọ Pọl akụkụ obodo o si. Pọl zara gwa ya na ọ bụ Silisia.
Igbo 2006
Mb͕e ọ gusiri ya, ọ jua ajuju ala o si puta; mb͕e ọ jutara na ọ bu onye Silisia,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gọvanọ ahụ gụrụ akwụkwọ ozi ahụ, jụọ ya akụkụ ala o si pụta. Mgbe ọ matara na ọ bụ onye Silisia,