Acts 23:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa Feliks gwara Pọl okwu sị, “Aga m enye okwu gị ezi ohere mgbe ndị na-ebo gị ebubo bịara.” Feliks nyekwara iwu ka e tinye Pọl nꞌụlọ mkpọrọ dị nꞌobi eze Herọd.
Igbo 2006
ọ si, M'gānuzu okwu-gi mb͕e ọ bula ndi boro gi ebubo gēru kwa ebe a: o we nye iwu ka edebe ya na Pritoriọm nke Herod.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ sịrị ya, “Aga m enye okwu gị ezigbo ohere mgbe ndị na-ebo gị ebubo bịara.” O nyekwara iwu ka e debe ya nʼobi Herọd nʼaka ndị nche.