Acts 23:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị guzo Pọl nso jụrụ ya sị, “Ọ̀ bụ otu a ka i si ekwuru onyeisi nchụaja Chineke okwu?”
Igbo 2006
Ndi guzoro nso we si, Ì nēkwutọ onye-isi-nchu-àjà nke Chineke?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị guzo ya nso sịrị, “Ị na-ekwutọ onyeisi nchụaja Chineke?”